HOT SOURCE NEWS

Everything News

Owerri Abụ Obodo Kacha Dị Ọcha Na Mpaghara Odida Anyanwu Naijiria?

Ihe E Kwuru: Onye nọ na X platform aha ya bu @harri_onuoha  na uboọchị 31 n’ọnwa March, kwụrụ na Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria. Ihe Anyi Chọpụtara: Ihe akaebe ezughi oke! Enweghị akwụkwọ ọbula biputara ihe doro anya aga eji gosi na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị …