Ihe E Kwuru: Otu onye nọ na X bụ 99% OPPRESSED na uboọchị asato n’onwa April kwụrụ na ndị Igbo so na ndị ọrụ na ọchịchị onyeisiala Bola Tinubu erughi mmadu abụo. Ihe Anyi Chọpụtara: Ụgha! Site na nhọpụta onyeisiala Tinubu mere na afọ gara aga, DUBAWA hụrụ na ndị Igbo karịrị mmadụ ise so …
Discover more from HOT SOURCE NEWS
Subscribe to get the latest posts sent to your email.