HOT SOURCE NEWS

Everything News

Nnyocha Eziokwu: David Umahi ọ rụrụ akwa okporo ụzọ di irí abụọ na atọ na-enweghị ebe esi ya aga mgbe ọ chịrị steeti Ebonyi? 

Ihe E kwuru: Prince Saviour onye akara x ya bụ  GRV PR, kwuru na David Nwaze Umahi rụrụ akwa okporo ụzọ di 23 nke n’enweghiebe esi ya aga.  Ihe Anyi chọpụtara: Ugha! DUBAWA chọpụtara site n’akara Facebook Francis Nwaze  bụ onye enyemaka pụrụiche nye David Umahi na mgbasa ozi mgbe ọ bụ gọvanọ Ebonyi steeti, …